Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu otú Alaeze ahụ ga-esi eme ka uche Chineke mee n’ụwa, gụọ isi nke 8 nke akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike ịgụ ya n’Ịntanet ma ọ bụ danloduo ya n’adres anyị bụ́ www.pr2711.com/ig.