Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị na-efe Bel kweere na ọ bụ Bel na-eme ka mmiri zoo nakwa na ọ bụ ya na-eme ka ala na-eme nri nke ọma. Ma, Jehova mere ka oké ọkọchị kọọ afọ atọ na ọnwa isii n’ala Izrel ka o gosi ụmụ Izrel na Bel enweghị ike ọ bụla. (1 Ndị Eze, isi nke 18) Gụọ isiokwu bụ́ “Ṅomie Okwukwe Ha,” nke gbara n’Ụlọ Nche January 1, 2008 nakwa nke gbara n’Ụlọ Nche April 1, 2008.