Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b O nwere ike ịbụ na ihe mere Jezibel ji kata obi kpaa nkata ka e gbuo ụmụ Nebọt bụ na ọ ma na ọ bụ ụmụ Nebọt ga-eketa ubi vaịn Nebọt ma Nebọt nwụọ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịghọta ihe mere Chineke ji kwe ka ụdị ihe ọjọọ a na-eme, gụọ isiokwu bụ́ “Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị” Ọ dị na peeji nke 11 n’Ụlọ Nche a.