Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a O nwere ike ịbụ na ebe e si nweta okwu bụ́ “mana” bụ n’okwu Hibru bụ́ “man hu’?” nke pụtara “gịnị ka ọ bụ?”