Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ ka ha biri n’ụwa ga-enwe olileanya ịdị ndụ ebighị ebi. Ma, ọ pụtaghị na ha ga-enwe ụdị ndụ a na-enweghị ike ibibi ebibi. Ị chọọ ịmatakwu ihe dị iche n’anwụghị anwụ na ndụ ebighị ebi, gụọ Ụlọ Nche October 1, 1984, peeji nke 30-31.