Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ Insight on the Scriptures kwuru na mgbe ndị ọkà mmụta sayensị na-agba mbọ ka ha mara ihe mere anyị ji na-aka nká ma na-anwụ anwụ, ha na-echefu otu eziokwu dị mkpa, ya bụ, na ọ bụ Chineke mara Adam na Iv ikpe ọnwụ. Ọ bụ ya mere ha enweghị ike ịghọta ihe kpatara ya.—Mpịakọta nke 2, peeji nke 247.