Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọrịa ụbụrụ a na-akụ mmadụ ngwọrọ. O nwekwara ike ime ka akwụkwụ dọwa mmadụ, ka agụụ ghara ịna-agụ ya, nakwa ka onye ahụ daa ogbi. Ọrịa ụbụrụ a Jairo na-arịa bụ nke ọjọọ ya. O nwere ike ime ka ụkwụ na aka mmadụ maa tịtịrịrị nakwa ka olu onye ahụ na-ete rekwe rekwe.