Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ilu ahụ, ọ bụghị ozugbo e tiri mkpu, sị: “Nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ abịala!” ka nwoke ahụ bịarutere (amaokwu nke 6). O doro anya na oge gafere tupu ya abịarute (amaokwu nke 10). Kemgbe oge ikpeazụ malitere, ndị e tere mmanụ nọ na-eche nche. Ha ghọtakwara na ihe ndị na-eme na-egosi na Jizọs amalitela ịchị n’Alaeze Chineke. Ma, ha ka ga na-atachi obi, na-eche ruo mgbe ọ ga-abịarute.