Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge ochie, ọ na-abụ e dekata otu aka akwụkwọ, a gbanwee dewe aka akwụkwọ ọzọ. N’ihi ya, e nwere ike ịmata afọ e dere akwụkwọ ma ọ bụrụ na aka akwụkwọ e ji dee ya yiri aka akwụkwọ e ji dee akwụkwọ ndị mgbe ochie nke bu ụbọchị e dere ha.