Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’isiokwu ọzọ ga-agba n’isiokwu a bụ́ “Ihe Onyeàmà Jehova na Onye Agbata Obi Ya Nwere Ike Ịkparịta,” anyị ga-akọwa otú àjà mgbapụta Jizọs si mee ka anyị nwee olileanya isi n’aka mmehie pụta, nakwa ihe anyị ga-emerịrị ka àjà mgbapụta Jizọs baara anyị uru.