Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ndị okenye ka e bu n’obi dee isiokwu a na nke na-eso ya. Ma, mmadụ niile nọ n’ọgbakọ kwesịrị ichebara ihe e kwuru echiche. N’ihi gịnị? Ọ bụ n’ihi na ọ ga-enyere ụmụnna nwoke niile aka ịghọta na e kwesịrị ịzụ ha ka e nwee ike inyekwu ha ọrụ n’ọgbakọ. Ọ bụrụ na e nwekwuo ụmụnna a kụziiri ịrụ ọrụ ọgbakọ, ọ ga-abara mmadụ niile uru.