Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na onye na-eto eto na-akpa àgwà ka Onye Kraịst ma nke a na-akọ, dị umeala n’obi ma nwee àgwà ndị ọzọ Baịbụl kwuru na mmadụ ga-enwe tupu a họpụta ya n’ọgbakọ, ndị okenye nwere ike ikwu ka a họpụta ya ka ọ bụrụ ohu na-eje ozi, ọ bụrụgodị na o rubeghị afọ iri abụọ.—1 Tim. 3:8-10, 12; gụọ Ụlọ Nche July 1, 1989, peeji nke 29.