Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ndị anaghịzi ekwere ihe Baịbụl kwuru n’ihi ihe ndị chọọchị na-akụzi. Ụfọdụ n’ime ihe ndị ha na-akụzi bụ na ụwa nọ n’etiti, ihe ndị dị na mbara igwe a na-agba ya gburugburu, ma ọ bụ na Chineke ji abalị isii nkịtị kee ihe niile.—Gụọ ihe e dere n’igbe bụ́ “Ihe Baịbụl Kwuru na Ihe Ndị Sayensị Chọpụtara.”