Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’afọ 2012, otu ụlọ ọrụ na-eme nchọpụta chọpụtara na n’Amerịka, ihe karịrị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ndị na-ekweghị na Chineke dị na ndị chere na mmadụ enweghị ike ịmata ma Chineke ọ̀ dị na-ekpe ekpere, ọ dịkarịa ala, otu ugbo n’ọnwa.