Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Gụọkwa akụkọ ndụ Hadyn Sanderson na nwunye ya Melody, nke isiokwu ya bụ “Ịmata Ihe Dị Mma ma Mee Ya,” n’Ụlọ Nche March 1, 2006. Ha hapụrụ achụmnta ego ha n’Ọstrelia ma malite ozi oge niile. Gụọ ihe mere mgbe ha na-eje ozi ala ọzọ n’India, ego ha agwụ.