Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Mgbe Pọl gwara Timoti na ya chọrọ ibi ya úgwù, Timoti kwetara. Ihe mere o ji kweta abụghị maka na ọ bụ ihe Onye Kraịst ga-emerịrị, kama, ebe ọ bụ na nna ya bụ onye Jentaịl, Pọl achọghị ka ndị Juu jiri maka Timoti jụ ige ntị n’ozi ọma ha ga-ezi ha.—Ọrụ Ndịozi 16:3.