Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Baịbụl gosiri na ịdọ aka ná ntị pụtara iduzi, ịzụ, na ịgbazi mmadụ. Mgbe ụfọdụ, ọ na-apụta ịta mmadụ ahụhụ. Ndị nne na nna kwesịrị iji obiọma na-adọ ụmụ ha aka ná ntị. Ha ekwesịghị ime ya n’iwe.