Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Otu akwụkwọ nke na-akọwa okwu ndị dị́ na Baịbụl kwuru na mgbe Jizọs nọ n’ụwa, ụmụaka na-akpọ papa ha Aba. Okwu ahụ na-egosi na ha hụrụ nna ha n’anya, na-akwanyekwara ha ùgwù.