Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka ihe atụ, e ji akpụkpọ anụ e ji ede ihe dee ihe ndị Amerịka kwekọrịtara mgbe ha ghọrọ mba kwụụrụ onwe ya. O rubeghị narị afọ abụọ na iri ise kemgbe e dere ya, ma o mebiela nke na ọ na-esizi ike ịhụ ihe e dere na ya.