Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Na 1535, mgbe afọ ise gachara, otu onye aha ya bụ Olivétan wepụtakwara Baịbụl nke ya ọ sụgharịrị n’asụsụ French. O si na Baịbụl ndị e dere n’asụsụ ndị mbụ e ji dee Baịbụl sụgharịa ya. Baịbụl ahụ Lefèvre sụgharịrị nyeere Olivétan ezigbo aka mgbe ọ na-asụgharị Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst.