Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ị chọrọ ịhụ ebe a kọwakwuru ihe ndị e ji ama na anyị bi n’oge ikpeazụ, gụọ isiokwu bụ́ “Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso?” Ọ dị n’isi nke 9 n’akwụkwọ bụ́ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. Ọ dịkwa n’Ịntanet na www.jw.org/ig.