Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A tụrụ aro ka e mee otú a ná Mpịakọta nke Isii nke akwụkwọ bụ́ Millennial Dawn (1904) nakwa n’Ụlọ Nche August 1906 nke asụsụ Jaman. Ụlọ Nche September 1915 mere ka anyị ghọtakwuo ihe gbasara ịga agha ma tụọrọ Ndị Mmụta Baịbụl aro ka ha ghara ịga agha. Ma, e bipụtaghị isiokwu ahụ n’Ụlọ Nche nke asụsụ Jaman.