Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs ji obi ya niile ‘tọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi anyị.’ (1 Jọn 3:16) Ma, ebe ọ bụ Chineke chọrọ ka Jizọs jiri ndụ ya chụọ àjà, isiokwu atọ mbụ dị n’Ụlọ Nche a kọwara otú Chineke si nye anyị ihe mgbapụta ahụ.