Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú kacha mma ị ga-esi amata Chineke ma bịaruo ya nso bụ ịmụ Baịbụl. I nwere ike ịgwa Ndịàmà Jehova ka ha bịa mụwara gị Baịbụl, ma ọ bụkwanụ gị agaa n’ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet bụ́ www.pr2711.com/ig gụọ ya.