Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mkpụrụ akwụkwọ Grik nke kacha nta bụ iota. Ọ ga-abụkwa na ya na nke Hibru bụ́ י (yod) yiri. Ebe ọ bụ na e ji asụsụ Hibru dee Iwu Mozis, jirikwa ya kụziere ya ndị mmadụ, ọ ga-abụ mkpụrụ akwụkwọ Hibru kacha nta ka Jizọs na-ekwu gbasara ya.