Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ dị ka Jehova ọ̀ chọrọ ka e jiri ndịozi iri na abụọ ahụ mere ‘nkume iri na abụọ e ji tọọ ntọala’ Jeruselem Ọhụrụ. (Mkpu. 21:14) Ọ bụ ya mere na e kwesịghị idochi onyeozi ọ bụla kwesịrị ntụkwasị obi nke jechara ozi ya n’ụwa.