a Jizọs ekwughị ma ebubo ahụ e boro nwoke ahụ ọ̀ bụ eziokwu ka ọ̀ bụ ụgha. Okwu Grik e si sụgharịta ‘ibo ebubo’ na Luk 16:1 nwere ike ịpụta na a ghagidere onye ahụ na-elekọta ụlọ ụgha. Ma, Jizọs lekwasịrị anya n’ihe onye ahụ na-elekọta ụlọ mere, ọ bụghị n’ihe mere e ji chụọ ya n’ọrụ.