Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu akwụkwọ ụlọ ọrụ na-ahụ gbasara ahụ́ ike bụ́ England’s National Health Service kwuru, sị: “Ọ bụrụ na kọpa dị na IUD hiri nne, ọ ga-esi ike onye tinyere ya adị ime. Nke a pụtara na ọ bụrụ na ụmụ nwaanyị dị otu narị tinyere ya, ọ bụ naanị otu onye n’ime ha ga-adị ime n’otu afọ. Ọ bụrụ na kọpa dị na IUD ehighị nne, ọ gaghị esichara onye tinyere ya ike ịdị ime.”