Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ị gaa n’ala ala jw.org, ị ga-ahụ ebe e dere Ihe Ndị Ị Ga-eme na Ihe Ndị Ị Na-agaghị Eme. Ị pịa ya, ya ebuga n’ebe ị ga-ahụ ihe ndị i kwesịrị ime na ihe ndị ị na-ekwesịghị ime na jw.org. Ihe e kwuru ebe ahụ gbasakwara ihe niile dị n’ebe ndị anyị na-edebe ihe n’Ịntanet.