Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Meriba nke a dị iche na Meriba nke dị nso na Refidim nke a na-akpọ Masa. Ma ihe e ji mara Meriba nke a bụ Kedesh. Ihe mere e ji kpọwa ha abụọ Meriba bụ n’ihi na ha tamuru ntamu n’ebe ndị ahụ.—Lee map dị n’akwụkwọ bụ́ Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Baịbụl, isi nke 7, peeji nke 38.