Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Gụọ isiokwu bụ́ “Olee Otú M Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ M Na-enye M?,” na isiokwu bụ́, “Ọ Bụrụ na M Na-ebi Ndụ Ihu Abụọ, Ònye Ka M Kwesịrị Ịgwa?” Ha dị n’isi nke 15 na nke 16 n’akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2.