Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe a bụ ụdị ịgba egwú onye fọrọ obere ka ọ bụrụ na ọ gba ọtọ na-anọkwasị n’apata ụkwụ onye ọzọ na-echigharị onwe ya. Ọ bụrụ na nwanna emee ụdị ihe a, e nwere ike ile ya anya ka ịkwa iko, jiri maka ya hiwere ya òtù ikpe. Onye Kraịst mere ụdị ihe a kwesịrị ịgakwuru ndị okenye ka ha nyere ya aka.—Jems 5:14, 15.