Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Iji ekwentị ezigara mmadụ ozi iberiibe, foto, ma ọ bụ vidio ndị gba ọtọ nwere ike ime ka e hiwere mmadụ òtù ikpe dabere n’otú o si mee. O nweedịla mgbe ndị ọchịchị kpere ụmụaka ndị mere ụdị ihe a ikpe. Ị chọọ ịgụkwu banyere ihe a, gaa na Teta! Jenụwarị-Febụwarị 2014, peeji nke 4-5, gụọ isiokwu bụ́ “Otú Ị Ga-esi Gwa Nwa Gị Banyere Ozi Iberiibe.”