Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ànyị ga-anọgide na-efe Jehova, ka ànyị ga-ekwe ka Setan mee ka anyị kwụsị ife Chineke? Azịza ajụjụ a adabereghị n’otú ọnwụnwa anyị siruru n’ike, kama, ọ bụ n’otú anyị si chebe obi anyị. Gịnị ka okwu a bụ́ “obi” pụtara? Olee otú Setan si agbalị imebi obi anyị? Oleekwanụ otú anyị ga-esi chebe ya? Isiokwu a ga-aza ajụjụ ndị a dị mkpa.