Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Ebe otu nwanna a tụrụ mkpọrọ n’ihi okwukwe ya na-agụ akwụkwọ ozi gbara ya ume e si n’ụlọ zitere ya. Ebe ọ ma na ndị ezinụlọ ya echefubeghị ya, obi dị ya ụtọ mgbe ọ nụrụ na ha ka ji obi ha niile na-efe Jehova n’agbanyeghị tigbuo zọgbuo dị n’obodo ha.