Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka Jehova, Jizọs, nakwa onye Sameria ahụ bụ́ onye ekpenta banyere ikele ndị meere anyị ihe ọma? Anyị ga-atụle gbasara ha nakwa ndị ọzọ n’isiokwu a. Anyị ga-atụlekwa ihe mere o ji dị ezigbo mkpa ikele ndị meere anyị ihe ọma nakwa otú anyị nwere ike isi eme ya.