Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a bụ nke mbụ n’ime isiokwu anọ a ga-atụle ihe mere obi ji kwesị isi anyị ike na Jehova hụrụ anyị n’anya. Isiokwu atọ ndị ọzọ ga-agba n’Ụlọ Nche Mee afọ 2019. Ha ga-akọwa otú Jehova si egosi na ọ hụrụ anyị n’anya ma na-ekpe ikpe ziri ezi n’ọgbakọ, otú ndị okenye ga-esi echebe ọgbakọ na otú ndị nne na nna ga-esi echebe ụmụ ha ka a ghara idina ha n’ike, na otú anyị nwere ike isi kasie ndị e dinara n’ike mgbe ha bụ ụmụaka obi.