Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: Ihe a na-akpọ narị iwu isii ma ọ bụ karịa Jehova si n’aka Mozis nye ndị Izrel bụ “Iwu ahụ,” “Iwu Mozis,” nakwa “ihe e nyere n’iwu.” Ihe ọzọ bụ na a na-akpọkarị akwụkwọ ise mbụ dị na Baịbụl, ya bụ, Jenesis ruo Diuterọnọmi, Iwu ahụ. Mgbe ụfọdụ, a na-akpọkwa Akwụkwọ Nsọ Hibru niile, Iwu ahụ.