Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c FOTO DỊ N’IHU ỤLỌ NCHE A: Jehova chọrọ ka ndị nne na nna hụ ụmụ ha n’anya, na-akụziri ha ihe, na-echebe ha ma na-eme ka obi na-eru ha ala
NKỌWA FOTO: Ebe nwaanyị Izrel na ụmụ ya ndị nwaanyị ji obi ụtọ na-akpa nkata mgbe ha na-esi nri, nna ha ana-akụziri nwa ya nwoke otú e si azụ atụrụ.