Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: Anyị nwere ike isi n’ụzọ dị iche iche gosi ụmụnna anyị na ihe banyere ha na-emetụ anyị n’obi mgbe anyị gara ọmụmụ ihe. Anyị na-ahụ (1) ebe otu okenye medara obi na-agwa otu onye na-eto eto na mama ya okwu, (2) ebe nna na nwa ya nwaanyị na-enyere otu nwanna nwaanyị merela agadi aka ka ọ banye n’ụgbọala, nakwa (3) ebe ndị okenye abụọ na-ege otu nwanna nwaanyị ntị nke ọma mgbe ọ na-agwa ha okwu ka ha gwa ya ihe ọ ga-eme.