Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na anyị ana-egosi na ihe banyere ndị anyị na-ezi ozi ọma na-emetụ anyị n’obi, o nwere ike ime ka anyị na-enwekwu obi ụtọ, meekwa ka ndị mmadụ chọọ ige anyị ntị. Gịnị mere o ji dị otú ahụ? N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka Jizọs gbasara igosi ndị ọzọ na ihe banyere ha na-emetụ anyị n’obi, nakwa ụzọ anọ anyị nwere ike isi gosi ndị anyị gara izi ozi ọma na ihe banyere ha na-emetụ anyị n’obi.