Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: N’amaokwu a, ọmịiko pụtara imetere onye na-ata ahụhụ ma ọ bụ onye a na-emegbu emegbu ebere. Onye na-emetere ndị mmadụ ebere nwere ike ime ihe niile o nwere ike ime ka o nyere ha aka.