Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe Jizọs nọ n’ụwa, Jehova si n’eluigwe gwa ya okwu ugboro atọ. N’otu n’ime oge ndị ahụ, Jehova gwara ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha gee Ọkpara ya ntị. Taa, Jehova si n’Okwu ya bụ́ Baịbụl, ma ihe ndị Jizọs kụziri nakwa ná nzukọ ya na-agwa anyị okwu. N’isiokwu a, anyị ga-atụle uru ọ ga-abara anyị ịna-ege Jehova na Jizọs ntị.