Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị niile nwere nsogbu ndị nwere ike ime ka anyị ghara inwe udo ma ọ bụ ka obi ghara iru anyị ala. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe atọ Jizọs mere anyịnwa kwesịkwara ime ka anyị nọgide na-enwe udo, ma mgbe anyị na-ata ezigbo ahụhụ.