Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova dọrọ anyị aka ná ntị banyere ndị mmụọ ọjọọ na nsogbu ndị ha nwere ike ịkpatara anyị n’ihi na ọ hụrụ anyị n’anya. Olee otú ndị mmụọ ọjọọ si eduhie ndị mmadụ? Olee ihe anyị nwere ike ime iji guzogide ha? N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Jehova si enyere anyị aka ka ndị mmụọ ọjọọ ghara iduhie anyị.