Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c E nyeghị ndị okenye ikike ịgwa ụmụnna ihe ndị ha ga-eji na-atụrụ ndụ. Kama, nwanna ọ bụla ga-eji akọnuche ya e ji Baịbụl zụọ kpebie ihe ndị ọ ga-agụ, ihe ndị ọ ga-ele ma ọ bụ ihe ndị ọ ga-eji egwu egwuregwu. Onyeisi ezinụlọ ọ bụla ma ihe ga-agbalị hụ na ezinụlọ ya na-eji ihe Baịbụl kwuru ekpebi ihe ndị ha ga-eji atụrụ ndụ.—Gaa na jw.org® n’asụsụ Igbo na www.pr2711.com/ig, gụọ isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova Hà Na-agwa Ndị Òtù Ha Aha Fim, Akwụkwọ, na Egwú Ndị Ha Ga-ezere?” Gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa ebe e dere AJỤJỤ NDỊ A NA-AJỤKARỊ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA.