Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a na isiokwu abụọ na-eso ya so n’isiokwu ndị na-atụle ihe mere obi ji kwesị isi anyị ike na Jehova bụ Chineke nke hụrụ anyị n’anya ma na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ chọrọ ka ndị ya nweta ikpe ziri ezi. Ọ na-akasikwa ndị a na-emegbu emegbu n’ụwa ọjọọ a obi.