c Ọ bụrụ na mmadụ emee mmehie dị oké njọ n’ihi na ya na Chineke adịchaghị ná mma, ọ pụtaghị na a ga-agbachi ya nkịtị. Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu niile mkpebi o mere na ihe ndị o mere kpataara ya. Ọ ga-azakwa Chineke ajụjụ banyere ihe o mere.—Rom 14:12.