Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na anyị echegbuo onwe anyị ruo ogologo oge, o nwere ike ịkpa anyị aka ọjọọ. Olee otú Jehova nwere ike isi enyere anyị aka? Anyị ga-atụle otú Jehova si nyere Ịlaịja aka mgbe ọ na-echegbu onwe ya. Ihe ụfọdụ ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl mere ga-eme ka anyị mata ihe anyị ga-eme ka Jehova nyere anyị aka mgbe anyị na-echegbu onwe anyị.