Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b “Kitawala” si n’okwu Swahili nke pụtara “ịtụrụ mmadụ ụka, iduzi ya, ma ọ bụ ịchị ya.” Ha bụ òtù chọrọ inwere onwe ha n’aka ndị Beljọm na-achị ha mgbe ahụ. Ha na-ewere akwụkwọ Ndịàmà Jehova, mụọ ya, ma na-ekesara ya ndị mmadụ. Ha na-asụgharị Baịbụl isi iji kwado ebumnobi ha, nkwenkwe ụgha ha, na ndụ ọjọọ ha.